Ilu 21:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Onyinye e nyere na nzuzo na-eme ka iwe dajụọ;+ ngarị e zobere n’obi uwe+ na-emekwa ka oké ọnụma dajụọ. Ekliziastis 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na mmegbu pụrụ ime ka onye maara ihe na-eme ara ara,+ onyinye+ pụkwara imebi obi.+
14 Onyinye e nyere na nzuzo na-eme ka iwe dajụọ;+ ngarị e zobere n’obi uwe+ na-emekwa ka oké ọnụma dajụọ.