Nehemaya 8:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee na-agụpụta+ ya n’olu dara ụda n’ámá dị n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri, malite n’ụtụtụ+ ruo n’etiti ehihie, n’ihu ndị ikom na ndị inyom na ndị ọzọ niile pụrụ ịghọta ihe; ntị+ mmadụ niile na-anụkwa+ ihe a na-agụpụta n’akwụkwọ iwu ahụ. Jeremaya 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Guzo n’ọnụ ụzọ ámá nke ụlọ Jehova, kwusaakwa okwu a n’ebe ahụ,+ sị, ‘Nụrụnụ okwu Jehova, unu ndị Juda niile, ndị na-abanye n’ọnụ ụzọ ámá ndị a ịga kpọọrọ Jehova isiala.
3 O wee na-agụpụta+ ya n’olu dara ụda n’ámá dị n’ihu Ọnụ Ụzọ Ámá Mmiri, malite n’ụtụtụ+ ruo n’etiti ehihie, n’ihu ndị ikom na ndị inyom na ndị ọzọ niile pụrụ ịghọta ihe; ntị+ mmadụ niile na-anụkwa+ ihe a na-agụpụta n’akwụkwọ iwu ahụ.
2 “Guzo n’ọnụ ụzọ ámá nke ụlọ Jehova, kwusaakwa okwu a n’ebe ahụ,+ sị, ‘Nụrụnụ okwu Jehova, unu ndị Juda niile, ndị na-abanye n’ọnụ ụzọ ámá ndị a ịga kpọọrọ Jehova isiala.