Ilu 28:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye na-ezochi ajọ omume ya agaghị enwe ihe ịga nke ọma,+ ma onye na-ekwupụta ya ma na-ahapụ ya ka a ga-emere ebere.+ Ilu 30:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E nwere ọgbọ nke dị ọcha n’anya onwe ya,+ ma a sachapụbeghị nsị ya n’ahụ́ ya.+
13 Onye na-ezochi ajọ omume ya agaghị enwe ihe ịga nke ọma,+ ma onye na-ekwupụta ya ma na-ahapụ ya ka a ga-emere ebere.+