Ọnụ Ọgụgụ 23:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Chineke abụghị mmadụ nke na ọ ga-agha ụgha,+Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.+Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ́ gaghị eme ya,Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ́ gaghị emezu ya?+ Diuterọnọmi 32:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 N’ihi na m na-eweli aka m n’eluigwe ṅụọ iyi,+M na-asịkwa: “Dị nnọọ ka m dị ndụ ruo mgbe ebighị ebi,”+ Emọs 6:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ejiriwo mkpụrụ obi ya ṅụọ iyi,’+ ka Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘“akpọrọ m mpako Jekọb asị,+ akpọkwara m ụlọ elu ya niile asị.+ M ga-enyefe obodo ahụ na ihe jupụtara n’ime ya n’aka ndị iro ya.+ Ndị Hibru 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ụzọ dị otú a, mgbe Chineke zubere ime ka o dokwuo ndị nketa+ nke nkwa ahụ anya na mkpebi ya adịghị agbanwe agbanwe,+ o ji ịṅụ iyi mesie ya ike,
19 Chineke abụghị mmadụ nke na ọ ga-agha ụgha,+Ọ bụghịkwa nwa nke mmadụ nke na ọ ga-akwa ụta.+Ọ bụrụ na o kwuo ihe, ọ́ gaghị eme ya,Ọ bụrụ na o kwuo okwu, ọ́ gaghị emezu ya?+
40 N’ihi na m na-eweli aka m n’eluigwe ṅụọ iyi,+M na-asịkwa: “Dị nnọọ ka m dị ndụ ruo mgbe ebighị ebi,”+
8 “‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ejiriwo mkpụrụ obi ya ṅụọ iyi,’+ ka Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘“akpọrọ m mpako Jekọb asị,+ akpọkwara m ụlọ elu ya niile asị.+ M ga-enyefe obodo ahụ na ihe jupụtara n’ime ya n’aka ndị iro ya.+
17 N’ụzọ dị otú a, mgbe Chineke zubere ime ka o dokwuo ndị nketa+ nke nkwa ahụ anya na mkpebi ya adịghị agbanwe agbanwe,+ o ji ịṅụ iyi mesie ya ike,