10 Lee, enyefewo m mba dị iche iche na alaeze dị iche iche n’aka gị,+ ka i wee na-efopụ ma na-akwada, na-ebibi ma na-etida,+ na-ewu ihe ma na-akụ mkpụrụ.”+
3 Were ha nye ndị ozi na-abịa Jeruselem ịhụ Zedekaya bụ́ eze Juda ka ha were ha gaa nye eze Idọm+ na eze Moab+ na eze ụmụ Amọn+ na eze Taya+ na eze Saịdọn.+
7 Babịlọn bụ iko ọlaedo Jehova bu n’aka,+ nke na-eme ka mmanya gbuwe mba dị iche iche.+ Mba dị iche iche aṅụwo mmanya dị n’ime ya.+ Ọ bụ ya mere mba dị iche iche ji na-eme ara ara.+