Aịzaya 21:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Okwu e kwuru megide mbara ọzara: Unu ga-arahụ n’oké ọhịa nke dị na mbara ọzara, unu ìgwè ndị njem nke ndị Didan.+ Jeremaya 49:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Gbaanụ ọsọ!+ Gbapụnụ! Gbamienụ agbami gaa zoo,+ unu ndị bi na Didan!+ N’ihi na m ga-eme ka ọdachi Isọ dakwasị ya, bụ́ oge m ga-elebara ya anya.+ Ezikiel 25:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “M ga-esetịkwa aka m mee Idọm+ ihe, bipụ ma mmadụ ma anụ ụlọ n’ime ya.+ M ga-emekwa ka ọ bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu malite na Timan,+ ruo Didan.+ A ga-eji mma agha bibie ha.
13 Okwu e kwuru megide mbara ọzara: Unu ga-arahụ n’oké ọhịa nke dị na mbara ọzara, unu ìgwè ndị njem nke ndị Didan.+
8 Gbaanụ ọsọ!+ Gbapụnụ! Gbamienụ agbami gaa zoo,+ unu ndị bi na Didan!+ N’ihi na m ga-eme ka ọdachi Isọ dakwasị ya, bụ́ oge m ga-elebara ya anya.+
13 ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “M ga-esetịkwa aka m mee Idọm+ ihe, bipụ ma mmadụ ma anụ ụlọ n’ime ya.+ M ga-emekwa ka ọ bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu malite na Timan,+ ruo Didan.+ A ga-eji mma agha bibie ha.