34 Fero Niko mekwara Elayakim+ nwa Josaya eze n’ọnọdụ Josaya nna ya ma gbanwee aha ya ka ọ bụrụ Jehoyakim. Ọ kpọkwaara Jehoahaz wee kpọta ya n’Ijipt, bụ́ ebe o mesịrị nwụọ.+
4 Eze+ Ijipt mekwara Elayakim+ nwanne ya nwoke eze Juda na Jeruselem ma gbanwee aha ya ka ọ bụrụ Jehoyakim. Ma Niko+ kpọọrọ Jehoahaz nwanne ya nwoke kpọta Ijipt.+
3 O wee na-eru ya ntị n’ụbọchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, ruo mgbe afọ nke iri na otu nke ọchịchị Zedekaya+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, gwụrụ, ruo mgbe a dọọrọ Jeruselem n’agha n’ọnwa nke ise.+
25Nke a bụ okwu ruru Jeremaya ntị banyere ndị Juda niile n’afọ nke anọ nke ọchịchị Jehoyakim+ nwa Josaya, bụ́ eze Juda, ya bụ, n’afọ mbụ nke ọchịchị Nebukadreza, bụ́ eze Babịlọn;