Jeremaya 2:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’efu ka m tiworo ụmụ unu ihe.+ Ha anaraghị ịdọ aka ná ntị.+ Mma agha unu eripịawo ndị amụma unu dị ka ọdụm nke na-ebibi ihe.+ Matiu 23:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ya mere, unu na-agba àmà megide onwe unu na unu bụ ụmụ nke ndị gburu ndị amụma.+ 1 Ndị Tesalonaịka 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 bụ́ ndị gburu ọbụna Onyenwe anyị Jizọs+ na ndị amụma+ ma kpagbuo anyị.+ Ha adịghịkwa eme ihe dị Chineke mma, kama ha na-emegide ọdịmma nke mmadụ niile,
30 N’efu ka m tiworo ụmụ unu ihe.+ Ha anaraghị ịdọ aka ná ntị.+ Mma agha unu eripịawo ndị amụma unu dị ka ọdụm nke na-ebibi ihe.+
15 bụ́ ndị gburu ọbụna Onyenwe anyị Jizọs+ na ndị amụma+ ma kpagbuo anyị.+ Ha adịghịkwa eme ihe dị Chineke mma, kama ha na-emegide ọdịmma nke mmadụ niile,