2 Ndị Eze 25:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’abalị itoolu+ n’ọnwa nke anọ, ụnwụ+ siri ike n’obodo ahụ, ndị ala ahụ enweghịkwa ihe oriri ọ bụla.+ Abụ Ákwá 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ kaara ndị mma agha gburu mma+ karịa ndị ụnwụ gburu,+N’ihi na ume na-agwụ ha maka na ihe si n’ubi adịkwaghị, ha wee yie ndị e ji ube magbuo.
3 N’abalị itoolu+ n’ọnwa nke anọ, ụnwụ+ siri ike n’obodo ahụ, ndị ala ahụ enweghịkwa ihe oriri ọ bụla.+
9 Ọ kaara ndị mma agha gburu mma+ karịa ndị ụnwụ gburu,+N’ihi na ume na-agwụ ha maka na ihe si n’ubi adịkwaghị, ha wee yie ndị e ji ube magbuo.