Jeremaya 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M ga-ezitere ha mma agha,+ ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe,+ ruo mgbe ha nwụchapụrụ n’ala m nyere ha na ndị nna nna ha.”’”+
10 M ga-ezitere ha mma agha,+ ụnwụ+ na ọrịa na-efe efe,+ ruo mgbe ha nwụchapụrụ n’ala m nyere ha na ndị nna nna ha.”’”+