2 Ndị Eze 23:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Jehoyakim+ gbara afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na otu na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Zebaịda nwa Pedaya bụ́ onye si Ruma. 2 Ndị Eze 24:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ikpeazụ, Jehoyakim sooro nna nna ya hà dinaa,+ Jehoyakin nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.
36 Jehoyakim+ gbara afọ iri abụọ na ise mgbe ọ malitere ịchị, ọ chịkwara afọ iri na otu na Jeruselem.+ Aha nne ya bụ Zebaịda nwa Pedaya bụ́ onye si Ruma.