Jeremaya 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Gee ntị, gị ụwa! Lee, m na-eme ka ọdachi dakwasị ndị a,+ dị ka ihe echiche ha rụpụtara,+ n’ihi na ha aṅaghị ntị n’okwu m; ha nọkwa na-ajụ iwu m.”+ Jeremaya 26:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 site n’ige ntị n’ihe ndị ohu m bụ́ ndị amụma na-ekwu, ndị m na-ezitere unu, ọbụna na-ebili n’isi ụtụtụ na-ezite ha, ndị unu na-adịghị ege ntị,+ Ọrụ Ndịozi 28:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na obi nke ndị a adịkwaghị anabata ihe, ha ejiriwokwa ntị ha nụ ihe ma ha emeghị ihe ọ bụla, ha emechiwokwa anya ha; ka ha wee ghara iji anya ha hụ ụzọ, gharakwa iji ntị ha nụ ihe ma jiri obi ha ghọta ihe wee chigharịa, ka m wee gwọọ ha.”’+
19 Gee ntị, gị ụwa! Lee, m na-eme ka ọdachi dakwasị ndị a,+ dị ka ihe echiche ha rụpụtara,+ n’ihi na ha aṅaghị ntị n’okwu m; ha nọkwa na-ajụ iwu m.”+
5 site n’ige ntị n’ihe ndị ohu m bụ́ ndị amụma na-ekwu, ndị m na-ezitere unu, ọbụna na-ebili n’isi ụtụtụ na-ezite ha, ndị unu na-adịghị ege ntị,+
27 N’ihi na obi nke ndị a adịkwaghị anabata ihe, ha ejiriwokwa ntị ha nụ ihe ma ha emeghị ihe ọ bụla, ha emechiwokwa anya ha; ka ha wee ghara iji anya ha hụ ụzọ, gharakwa iji ntị ha nụ ihe ma jiri obi ha ghọta ihe wee chigharịa, ka m wee gwọọ ha.”’+