27 N’ihi na obi ndị a anaghịzi anabata ihe, ha ejirikwala ntị ha nụ ihe, ma ha emeghị ihe ọ bụla. Ha emechiekwala anya ha ka ha ghara ịhụ ụzọ, mechie ntị ha ka ha ghara ịnụ ihe ọ bụla, kpọchiekwa obi ha ka ha ghara ịghọta ihe ọ bụla, gharakwa ịgbanwe, m wee gwọọ ha.”’+