16 “Elieza nwa Erọn onye nchụàjà ga na-elekọta+ mmanụ+ ọkụ na ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ+ na àjà ọka+ a na-enye mgbe niile na mmanụ e ji ete mmadụ mmanụ,+ ọ ga na-elekọtakwa ụlọikwuu ahụ dum na ihe niile dị n’ime ya, ya bụ, ebe nsọ ahụ na arịa ya niile.”