11 Ma Jihu pụkwuuru ndị na-ejere onyenwe ya ozi, ha malitere ịsị ya: “Ọ̀ dịkwa mma?+ Gịnị mere onye ara+ a ji bịakwute gị?” Ma ọ sịrị ha: “Unu maara nwoke ahụ nke ọma, marakwa otú o si ekwu okwu.”
7 “Ụbọchị a ga-elebara ha anya ga-abịa;+ ụbọchị a ga-akwụ ha ụgwọ kwesịrị ha ga-abịa.+ Ndị Izrel ga-amata ihe na-emenụ.+ Onye amụma ga-aghọ onye nzuzu,+ ọtụtụ njehie gị+ na ibu iro nke juru ebe niile ga-eme ka ara gbaa onye mmụọ na-akpali ikwu okwu.”