Diuterọnọmi 30:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova bụ́ Chineke gị ga-akpọbata gị n’ala ahụ nna gị hà nwetara, ị ga-enwetakwa ya; ọ ga-emekwara gị ihe ọma ma mee ka ị mụbaa karịa nna gị hà.+ Aịzaya 27:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ọdịnihu, Jekọb ga-agbanye mgbọrọgwụ, Izrel+ ga-ama ifuru, waakwa alaka; ha ga-amịju mkpụrụ n’elu ala.+ Jeremaya 33:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Dị ka a na-apụghị ịgụta ìgwè ihe dị n’eluigwe ọnụ, dịkwa ka a na-apụghị ịtụ ájá dị n’oké osimiri atụ̀,+ otú ahụ ka m ga-eme ka mkpụrụ Devid bụ́ ohu m na ndị Livaị na-ejere m ozi mụbaa.’”+ Zekaraya 10:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘M ga-afụrụ ha mkpọrọhịhị+ wee chịkọta ha; n’ihi na m ga-agbapụta ha,+ ha ga-adị ọtụtụ, dị ka ndị dị ọtụtụ n’oge gara aga.+
5 Jehova bụ́ Chineke gị ga-akpọbata gị n’ala ahụ nna gị hà nwetara, ị ga-enwetakwa ya; ọ ga-emekwara gị ihe ọma ma mee ka ị mụbaa karịa nna gị hà.+
6 N’ọdịnihu, Jekọb ga-agbanye mgbọrọgwụ, Izrel+ ga-ama ifuru, waakwa alaka; ha ga-amịju mkpụrụ n’elu ala.+
22 Dị ka a na-apụghị ịgụta ìgwè ihe dị n’eluigwe ọnụ, dịkwa ka a na-apụghị ịtụ ájá dị n’oké osimiri atụ̀,+ otú ahụ ka m ga-eme ka mkpụrụ Devid bụ́ ohu m na ndị Livaị na-ejere m ozi mụbaa.’”+
8 “‘M ga-afụrụ ha mkpọrọhịhị+ wee chịkọta ha; n’ihi na m ga-agbapụta ha,+ ha ga-adị ọtụtụ, dị ka ndị dị ọtụtụ n’oge gara aga.+