Jeremaya 31:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “N’oge ahụ,” ka Jehova kwuru, “m ga-abụrụ ezinụlọ niile nke Izrel Chineke; ha ga-abụkwa ndị m.”+ Ezikiel 36:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Unu ga-ebi n’ala ahụ m nyere nna nna unu hà,+ unu ga-abụ ndị m, mụ onwe m ga-abụkwa Chineke unu.’+ Ndị Hibru 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “‘N’ihi na nke a bụ ọgbụgba ndụ nke mụ na ụlọ Izrel ga-agba mgbe ụbọchị ndị ahụ gasịrị,’ ka Jehova sịrị. ‘M ga-etinye iwu m n’uche ha, m ga-edekwa ya n’ime obi ha.+ M ga-abụkwa Chineke ha,+ ha onwe ha ga-abụkwa ndị m.+
28 Unu ga-ebi n’ala ahụ m nyere nna nna unu hà,+ unu ga-abụ ndị m, mụ onwe m ga-abụkwa Chineke unu.’+
10 “‘N’ihi na nke a bụ ọgbụgba ndụ nke mụ na ụlọ Izrel ga-agba mgbe ụbọchị ndị ahụ gasịrị,’ ka Jehova sịrị. ‘M ga-etinye iwu m n’uche ha, m ga-edekwa ya n’ime obi ha.+ M ga-abụkwa Chineke ha,+ ha onwe ha ga-abụkwa ndị m.+