Ilu 1:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 mgbe ihe unu na-atụ ụjọ ga-abịa dị ka oké ifufe mmiri, ọdachi unu abịarutekwa dị ka ifufe oké mmiri ozuzo,+ mgbe ahụhụ na oge ihe isi ike ga-abịakwasị unu.+ Jeremaya 25:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Lee! Ọdachi ga-esi n’otu mba ruo ná mba ọzọ,+ a ga-esikwa n’ime ime ụwa kpalie oké ifufe.+
27 mgbe ihe unu na-atụ ụjọ ga-abịa dị ka oké ifufe mmiri, ọdachi unu abịarutekwa dị ka ifufe oké mmiri ozuzo,+ mgbe ahụhụ na oge ihe isi ike ga-abịakwasị unu.+
32 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘Lee! Ọdachi ga-esi n’otu mba ruo ná mba ọzọ,+ a ga-esikwa n’ime ime ụwa kpalie oké ifufe.+