2 Samuel 22:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Onye na-eguzosi ike n’ihe ka ị ga-eji iguzosi ike n’ihe meso ihe;+Ị ga-emeso onye na-enweghị ntụpọ, bụ́ dike, ihe n’ụzọ na-enweghị ntụpọ;+ Abụ Ọma 18:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Onye na-eguzosi ike n’ihe ka ị ga-eji iguzosi ike n’ihe meso ihe;+Ị ga-emeso onye na-enweghị ntụpọ, bụ́ dimkpa, ihe n’ụzọ na-enweghị ntụpọ;+ Abụ Ọma 86:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, dị mma,+ dịkwa njikere ịgbaghara mmehie;+Obiọma* ị na-egosi ndị na-akpọku gị dị ukwuu.+ Mkpughe 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Olee onye na-agaghị atụ egwu gị,+ Jehova,+ ma too aha gị,+ n’ihi na ọ bụ naanị gị na-eguzosi ike n’ihe?+ N’ihi na mba niile ga-abịa kpọọ isiala n’ihu gị,+ n’ihi na e mewo ka iwu ezi omume gị pụta ìhè.”+
26 Onye na-eguzosi ike n’ihe ka ị ga-eji iguzosi ike n’ihe meso ihe;+Ị ga-emeso onye na-enweghị ntụpọ, bụ́ dike, ihe n’ụzọ na-enweghị ntụpọ;+
25 Onye na-eguzosi ike n’ihe ka ị ga-eji iguzosi ike n’ihe meso ihe;+Ị ga-emeso onye na-enweghị ntụpọ, bụ́ dimkpa, ihe n’ụzọ na-enweghị ntụpọ;+ Abụ Ọma 86:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, dị mma,+ dịkwa njikere ịgbaghara mmehie;+Obiọma* ị na-egosi ndị na-akpọku gị dị ukwuu.+ Mkpughe 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Olee onye na-agaghị atụ egwu gị,+ Jehova,+ ma too aha gị,+ n’ihi na ọ bụ naanị gị na-eguzosi ike n’ihe?+ N’ihi na mba niile ga-abịa kpọọ isiala n’ihu gị,+ n’ihi na e mewo ka iwu ezi omume gị pụta ìhè.”+
5 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, dị mma,+ dịkwa njikere ịgbaghara mmehie;+Obiọma* ị na-egosi ndị na-akpọku gị dị ukwuu.+
4 Olee onye na-agaghị atụ egwu gị,+ Jehova,+ ma too aha gị,+ n’ihi na ọ bụ naanị gị na-eguzosi ike n’ihe?+ N’ihi na mba niile ga-abịa kpọọ isiala n’ihu gị,+ n’ihi na e mewo ka iwu ezi omume gị pụta ìhè.”+