Aịzaya 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Bụkuonụ Jehova abụ olu ụtọ,+ n’ihi na o meela oké ihe.+ A na-eme ka a mara nke a n’ụwa dum. Emọs 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘Kwusaanụ ya n’ụlọ elu niile dị n’Ashdọd nakwa n’ụlọ elu niile dị n’ala Ijipt,+ sị: “Zukọtanụ megide ugwu niile nke Sameria,+ hụkwanụ ọgba aghara jupụtara n’ime ya na nrigbu a na-erigbu ndị mmadụ n’ime ya.+ Ọrụ Ndịozi 26:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 na Kraịst ga-ata ahụhụ,+ ọ ga-ekwusakwara ndị a na ndị mba ọzọ+ ìhè+ dị ka onye mbụ e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite.”+
9 “‘Kwusaanụ ya n’ụlọ elu niile dị n’Ashdọd nakwa n’ụlọ elu niile dị n’ala Ijipt,+ sị: “Zukọtanụ megide ugwu niile nke Sameria,+ hụkwanụ ọgba aghara jupụtara n’ime ya na nrigbu a na-erigbu ndị mmadụ n’ime ya.+
23 na Kraịst ga-ata ahụhụ,+ ọ ga-ekwusakwara ndị a na ndị mba ọzọ+ ìhè+ dị ka onye mbụ e si ná ndị nwụrụ anwụ kpọlite.”+