25 Kwụsị ịgba ụkwụ ọtọ, kwụsịkwa ime ka akpịrị na-akpọ gị nkụ.+ Ma ị sịrị, ‘Ọ baghị uru!+ Ee e, kama ahụrụ m ndị mba ọzọ n’anya,+ ọ bụ ha ka m ga-eso.’+
15 “‘Ma ị malitere ịtụkwasị ịma mma gị+ obi ma ghọọ akwụna n’ihi aha gị+ nke na-ede ude. I wee gbara akwụna gakwuru onye ọ bụla nke na-agafe agafe;+ ịma mma gị wee bụrụ nke onye ahụ.