Jeremaya 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova, biko, gwọọ m, m ga-abụkwa onye a gwọrọ.+ Zọpụta m, m ga-abụkwa onye a zọpụtara;+ n’ihi na ị bụ otuto m.+ Abụ Ákwá 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova, biko, kpọghachite anyị+ n’ebe ị nọ, anyị ga-alọghachikwa ozugbo. Wetara anyị ụbọchị ọhụrụ dị ka n’ogologo oge gara aga.+
14 Jehova, biko, gwọọ m, m ga-abụkwa onye a gwọrọ.+ Zọpụta m, m ga-abụkwa onye a zọpụtara;+ n’ihi na ị bụ otuto m.+
21 Jehova, biko, kpọghachite anyị+ n’ebe ị nọ, anyị ga-alọghachikwa ozugbo. Wetara anyị ụbọchị ọhụrụ dị ka n’ogologo oge gara aga.+