Jeremaya 31:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha ga-ebere ákwá lọta,+ m ga-akpọlata ha mgbe ha na-arịọ arịrịọ ka m meere ha amara. M ga-eme ka ha garuo n’iyi ndị dị na ndagwurugwu,+ n’ezi ụzọ nke a na-agaghị eme ka ha sụọ ngọngọ. N’ihi na aghọworo m Izrel Nna;+ Ifrem bụkwa ọkpara m.”+ Hosia 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “M ga-agwọ ekwesịghị ntụkwasị obi ha.+ M ga-eji obi m hụ ha n’anya,+ n’ihi na iwe m na-eweso ya adajụwo.+
9 Ha ga-ebere ákwá lọta,+ m ga-akpọlata ha mgbe ha na-arịọ arịrịọ ka m meere ha amara. M ga-eme ka ha garuo n’iyi ndị dị na ndagwurugwu,+ n’ezi ụzọ nke a na-agaghị eme ka ha sụọ ngọngọ. N’ihi na aghọworo m Izrel Nna;+ Ifrem bụkwa ọkpara m.”+
4 “M ga-agwọ ekwesịghị ntụkwasị obi ha.+ M ga-eji obi m hụ ha n’anya,+ n’ihi na iwe m na-eweso ya adajụwo.+