4 M ga-enye ha ndị ọzụzụ atụrụ ga na-azụ ha dị ka atụrụ;+ ha agaghịkwa atụ egwu ọzọ, ụjọ ọ bụla agaghịkwa atụ ha,+ ọ dịghịkwa nke ga-efu efu n’ime ha,” ka Jehova kwuru.
11 O nyere ụfọdụ ka ha bụrụ ndịozi,+ nyekwa ụfọdụ ka ha bụrụ ndị amụma,+ nyekwa ụfọdụ ka ha bụrụ ndị na-ezisa ozi ọma,+ nyekwa ụfọdụ ka ha bụrụ ndị ọzụzụ atụrụ na ndị ozizi,+