Jeremaya 51:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 Nke a bụ ihe Jeremaya onye amụma nyere Seraya nwa Neraya+ nwa Masaya+ n’iwu mgbe o sooro Zedekaya bụ́ eze Juda gaa Babịlọn n’afọ nke anọ nke ọbụbụeze ya; Seraya bụ onye na-elekọta ụlọ eze.
59 Nke a bụ ihe Jeremaya onye amụma nyere Seraya nwa Neraya+ nwa Masaya+ n’iwu mgbe o sooro Zedekaya bụ́ eze Juda gaa Babịlọn n’afọ nke anọ nke ọbụbụeze ya; Seraya bụ onye na-elekọta ụlọ eze.