-
Jeremaya 44:25Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
25 Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, ‘Unu onwe unu na ndị nwunye unu,+ unu ndị inyom jikwa ọnụ unu na-ekwu, (unu ejiriwokwa aka unu mezuo ya,) sị: “Anyị aghaghị imezu nkwa anyị kwere+ isurere ‘eze nwaanyị nke eluigwe’+ ihe nsure ọkụ na ịwụsara ya àjà ihe ọṅụṅụ.”+ Unu ndị inyom ga-emezurịrị nkwa unu, unu aghaghị imezu nkwa unu kwere.’
-