Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 21:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 O wukwara ebe ịchụàjà dị iche iche n’ụlọ Jehova,+ bụ́ ụlọ Jehova kwuru banyere ya, sị: “Ọ bụ na Jeruselem ka m ga-eme ka aha m dịrị.”+

  • 2 Ihe E Mere 33:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 O wukwara ebe ịchụàjà+ dị iche iche n’ụlọ Jehova, bụ́ ụlọ Jehova kwuru banyere ya, sị: “Ọ bụ na Jeruselem ka aha m ga-adị ruo mgbe a na-akaghị aka.”+

  • Jeremaya 7:30
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 30 ‘N’ihi na ụmụ Juda emewo ihe jọrọ njọ n’anya m,’ ka Jehova kwuru. ‘Ha edebewo ihe arụ ha n’ụlọ ahụ a kpọkwasịrị aha m, ka ha merụọ ya.+

  • Jeremaya 23:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 “N’ihi na e merụwo ma onye amụma ma onye nchụàjà.+ Ahụwokwa m ihe ọjọọ ha na-eme n’ụlọ m,”+ ka Jehova kwuru.

  • Ezikiel 5:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 “‘Ya mere, dị nnọọ ka m dị ndụ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, ‘n’ezie, ebe ọ bụ ebe nsọ m ka i ji ihe arụ gị niile+ na ihe gị niile jọgburu onwe ha merụọ,+ ọ bụkwa mụ onwe m ga-egbukpọ ndị bi n’ime gị,+ anya m agaghị eme ebere,+ mụ onwe m agaghịkwa enwe ọmịiko.+

  • Ezikiel 8:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 O wee sị m: “Nwa nke mmadụ, biko, lepụ anya n’ebe ugwu.” M wee lepụ anya n’ebe ugwu, ma, lee! e nwere ihe oyiyi ekworo+ n’ụzọ mbata dị n’ebe ugwu nke ọnụ ụzọ ámá ebe ịchụàjà.

  • Ezikiel 23:38
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 38 Nke a bụkwa ihe ọzọ ha mere m: Ha merụrụ+ ebe nsọ+ m n’ụbọchị ahụ, ha merụkwara ụbọchị izu ike m.+

  • Hosia 9:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 “Ahụrụ m Izrel dị ka mkpụrụ vaịn dị n’ala ịkpa.+ Ahụrụ m ndị nna nna unu dị ka mkpụrụ mbụ osisi fig mịrị na nke mbụ ya.+ Ha bakwuuru Bel nke Piọ,+ ha wee rara onwe ha nye ihe ihere,+ ha wee ghọọ ndị rụrụ arụ dị nnọọ ka ihe ahụ nke ha hụrụ n’anya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya