Jenesis 14:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 E mesịa, otu nwoke nke gbapụrụnụ bịara kọọrọ Ebram bụ́ onye Hibru.+ O bi n’ụlọikwuu mgbe ahụ n’etiti osisi ukwu nke Mamri, onye Amọraịt,+ bụ́ nwanne Eshkọl, bụrụkwa nwanne Ena;+ ha na Ebram nwere nkwekọrịta. 2 Ndị Kọrịnt 11:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Hà bụ ndị Hibru? Mụ onwe bụkwa. Hà bụ ndị Izrel? Mụ onwe m bụkwa.+ Hà bụ mkpụrụ Ebreham? Abụkwa m.+
13 E mesịa, otu nwoke nke gbapụrụnụ bịara kọọrọ Ebram bụ́ onye Hibru.+ O bi n’ụlọikwuu mgbe ahụ n’etiti osisi ukwu nke Mamri, onye Amọraịt,+ bụ́ nwanne Eshkọl, bụrụkwa nwanne Ena;+ ha na Ebram nwere nkwekọrịta.
22 Hà bụ ndị Hibru? Mụ onwe bụkwa. Hà bụ ndị Izrel? Mụ onwe m bụkwa.+ Hà bụ mkpụrụ Ebreham? Abụkwa m.+