Jeremaya 35:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Anyị wee na-erubere Jehọnadab nwa Rikab bụ́ nna nna anyị isi n’ihe niile o nyere anyị n’iwu+ wee ghara ịṅụ mmanya ụbọchị anyị niile, ma anyị ma ndị nwunye anyị ma ụmụ anyị ndị ikom ma ụmụ anyị ndị inyom,+
8 Anyị wee na-erubere Jehọnadab nwa Rikab bụ́ nna nna anyị isi n’ihe niile o nyere anyị n’iwu+ wee ghara ịṅụ mmanya ụbọchị anyị niile, ma anyị ma ndị nwunye anyị ma ụmụ anyị ndị ikom ma ụmụ anyị ndị inyom,+