Jeremaya 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Tupu mụ akpụọ gị n’ime afọ,+ amaara m gị,+ tupu gị esi n’akpa nwa pụta, edoro m gị nsọ.+ Emere m gị onye amụma nke mba dị iche iche.” Matiu 27:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe ahụ, e mezuru ihe e kwuru site n’ọnụ Jeremaya onye amụma, sị: “Ha wee chịrị mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ ahụ,+ bụ́ ego ole a ga-akwụ n’isi onye ahụ e kwuru ọnụ ahịa ya, bụ́ onye ụfọdụ n’ime ụmụ Izrel kwuru ọnụ ahịa ya,
5 “Tupu mụ akpụọ gị n’ime afọ,+ amaara m gị,+ tupu gị esi n’akpa nwa pụta, edoro m gị nsọ.+ Emere m gị onye amụma nke mba dị iche iche.”
9 Mgbe ahụ, e mezuru ihe e kwuru site n’ọnụ Jeremaya onye amụma, sị: “Ha wee chịrị mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ ahụ,+ bụ́ ego ole a ga-akwụ n’isi onye ahụ e kwuru ọnụ ahịa ya, bụ́ onye ụfọdụ n’ime ụmụ Izrel kwuru ọnụ ahịa ya,