Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Ikpe 13:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 N’ihi na, lee! ị ga-atụrụ ime, ị ga-amụkwa nwa nwoke, agụba ọ bụla agaghị emetụ ya n’isi,+ n’ihi na onye Naziraịt+ nke Chineke ka nwa ahụ ga-abụ ozugbo o si n’afọ pụta;+ ọ bụkwa ya ga-ebute ụzọ n’ịzọpụta Izrel n’aka ndị Filistia.”+

  • Aịzaya 45:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 45 Nke a bụ ihe Jehova gwara onye o tere mmanụ,+ bụ́ Saịrọs, onye m seere n’aka nri ya,+ ka m wee zọda mba dị iche iche n’ihu ya,+ ka m wee tọpụ ndị eze ihe ha kere n’úkwù; ka m wee megheere ya ọnụ ụzọ nwere ibo abụọ, ka a ghara imechi ọbụna ọnụ ụzọ ámá ya emechi:

  • Ndị Rom 9:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 n’ihi na mgbe a na-amụbeghị ha, mgbe ha na-emebeghịkwa ihe ọma ma ọ bụ ihe ọjọọ ọ bụla,+ ka nzube Chineke n’ihe banyere ime nhọrọ ahụ wee dabere, ọ bụghị n’ọrụ, kama n’Onye ahụ nke kpọrọ òkù,+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya