Jeremaya 21:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ‘Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru: “Lee, m ga-eme ka ngwá agha unu ji tụgharịa megide unu, ya bụ, ngwá agha unu ji na-ebuso eze Babịlọn+ na ndị Kaldia+ nọchibidoro unu ná mpụga mgbidi unu agha, m ga-ekpokọta ha n’etiti obodo a.+ Jeremaya 32:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-enyefe obodo a n’aka ndị Kaldia nakwa n’aka Nebukadreza bụ́ eze Babịlọn, ọ ga-ewegharakwa ya.+ Jeremaya 34:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 M ga-enyefe Zedekaya eze Juda+ na ndị o mere ndị isi n’aka ndị iro ha nakwa n’aka ndị na-achọ mkpụrụ obi ha nakwa n’aka ndị agha eze Babịlọn+ bụ́ ndị hapụrụ ibuso unu agha wee laghachi azụ.’+
4 ‘Nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru: “Lee, m ga-eme ka ngwá agha unu ji tụgharịa megide unu, ya bụ, ngwá agha unu ji na-ebuso eze Babịlọn+ na ndị Kaldia+ nọchibidoro unu ná mpụga mgbidi unu agha, m ga-ekpokọta ha n’etiti obodo a.+
28 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Lee, m ga-enyefe obodo a n’aka ndị Kaldia nakwa n’aka Nebukadreza bụ́ eze Babịlọn, ọ ga-ewegharakwa ya.+
21 M ga-enyefe Zedekaya eze Juda+ na ndị o mere ndị isi n’aka ndị iro ha nakwa n’aka ndị na-achọ mkpụrụ obi ha nakwa n’aka ndị agha eze Babịlọn+ bụ́ ndị hapụrụ ibuso unu agha wee laghachi azụ.’+