2 Ndị Eze 25:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha wee jide eze,+ kpụrụ ya bịakwute eze Babịlọn n’ime Ribla,+ ka ha kpee ya ikpe. Jeremaya 39:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Eze Babịlọn wee nọrọ na Ribla gbuo+ ụmụ Zedekaya n’ihu ya,+ eze Babịlọn gbukwara ndị Juda niile a ma ama.+ Jeremaya 52:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Eze Babịlọn wee gbuo ụmụ ndị ikom Zedekaya n’ihu ya,+ o gbukwara ndị isi niile nke Juda n’ime Ribla.+ Abụ Ákwá 4:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 E jidewo ume anyị na-eku,+ bụ́ onye Jehova tere mmanụ,+ ná nnukwu olulu ha,+Onye anyị kwuru banyere ya, sị: “Na ndò ya+ ka anyị ga-ebi n’etiti mba dị iche iche.”+
6 Eze Babịlọn wee nọrọ na Ribla gbuo+ ụmụ Zedekaya n’ihu ya,+ eze Babịlọn gbukwara ndị Juda niile a ma ama.+
10 Eze Babịlọn wee gbuo ụmụ ndị ikom Zedekaya n’ihu ya,+ o gbukwara ndị isi niile nke Juda n’ime Ribla.+
20 E jidewo ume anyị na-eku,+ bụ́ onye Jehova tere mmanụ,+ ná nnukwu olulu ha,+Onye anyị kwuru banyere ya, sị: “Na ndò ya+ ka anyị ga-ebi n’etiti mba dị iche iche.”+