Joshụa 18:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 na Zila,+ Ha-ilef na Jebusi, ya bụ, Jeruselem,+ Gibia+ na Kiriat; obodo iri na anọ na ógbè ha niile. Ọ bụ nke a bụ ihe nketa nke ụmụ Benjamin n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+ Jeremaya 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Okwu Jeremaya+ nwa Hilkaya, bụ́ otu n’ime ndị nchụàjà nọ n’Anatọt,+ n’ala Benjamin;+
28 na Zila,+ Ha-ilef na Jebusi, ya bụ, Jeruselem,+ Gibia+ na Kiriat; obodo iri na anọ na ógbè ha niile. Ọ bụ nke a bụ ihe nketa nke ụmụ Benjamin n’ezinụlọ n’ezinụlọ.+