Abụ Ọma 27:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Enyefela m n’aka mkpụrụ obi nke ndị na-emegide m;+N’ihi na ndị akaebe ụgha ebiliwo imegide m,+Onye na-ekupụ ime ihe ike dị ka ume ebiliwokwa imegide m.+ Abụ Ọma 35:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị akaebe bụ́ ndị na-eme ihe ike ebiliwo;+Ha na-ajụ m ihe m na-amaghị.+
12 Enyefela m n’aka mkpụrụ obi nke ndị na-emegide m;+N’ihi na ndị akaebe ụgha ebiliwo imegide m,+Onye na-ekupụ ime ihe ike dị ka ume ebiliwokwa imegide m.+