Jeremaya 37:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee ruo mgbe o rutere n’Ọnụ Ụzọ Ámá Benjamin+ na onye nche nke na-elekọta ebe ahụ, nke aha ya bụ Iraịja nwa Shelemaya nwa Hananaya, nọ n’ebe ahụ. O wee jide Jeremaya onye amụma ozugbo, sị: “Ọ bụ ndị Kaldia ka ị na-agbakwuru!”
13 O wee ruo mgbe o rutere n’Ọnụ Ụzọ Ámá Benjamin+ na onye nche nke na-elekọta ebe ahụ, nke aha ya bụ Iraịja nwa Shelemaya nwa Hananaya, nọ n’ebe ahụ. O wee jide Jeremaya onye amụma ozugbo, sị: “Ọ bụ ndị Kaldia ka ị na-agbakwuru!”