2 Ndị Eze 25:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche wee kpụrụ ha+ bịakwute eze Babịlọn n’ime Ribla.+ Jeremaya 39:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche+ dọọrọ ndị fọdụrụ n’obodo ahụ n’agha laa Babịlọn,+ tinyere ndị chịliri aka elu wee gbakwute ya nakwa ndị ọzọ a hapụrụ ndụ. Jeremaya 52:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ọnwa nke ise, n’abalị iri n’ọnwa ahụ, ya bụ, n’afọ nke iri na itoolu nke ọchịchị Eze Nebukadreza,+ bụ́ eze Babịlọn, Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche, bụ́ onye na-eguzo n’ihu eze Babịlọn, batara na Jeruselem.
9 Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche+ dọọrọ ndị fọdụrụ n’obodo ahụ n’agha laa Babịlọn,+ tinyere ndị chịliri aka elu wee gbakwute ya nakwa ndị ọzọ a hapụrụ ndụ.
12 N’ọnwa nke ise, n’abalị iri n’ọnwa ahụ, ya bụ, n’afọ nke iri na itoolu nke ọchịchị Eze Nebukadreza,+ bụ́ eze Babịlọn, Nebuzaradan+ onyeisi ndị nche, bụ́ onye na-eguzo n’ihu eze Babịlọn, batara na Jeruselem.