Jeremaya 52:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’abalị iri n’ọnwa ise, n’afọ nke iri na itoolu n’ọchịchị Nebukadneza* bụ́ eze Babịlọn, Nebuzaradan onyeisi ndị nche, onye na-ejere eze Babịlọn ozi, bịara Jeruselem.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 52:12 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 11
12 N’abalị iri n’ọnwa ise, n’afọ nke iri na itoolu n’ọchịchị Nebukadneza* bụ́ eze Babịlọn, Nebuzaradan onyeisi ndị nche, onye na-ejere eze Babịlọn ozi, bịara Jeruselem.+