Aịzaya 30:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na ndị isi ya nọzi na Zoan,+ ndị ozi ya eruwokwa ọbụna Henes. Jeremaya 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụmụ Nọf+ na ụmụ Tapanis+ na-eri opu isi gị.+ Jeremaya 44:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Nke a bụ okwu ruru Jeremaya ntị maka ndị Juu niile bi n’ala Ijipt,+ bụ́ ndị bi na Migdọl+ na Tapanhis+ na Nọf+ nakwa n’ala Patrọs,+ sị: Ezikiel 30:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ụbọchị ga-agba ọchịchịrị na Tihafnihis,+ mgbe m ga-agbaji osisi yok Ijipt+ n’ebe ahụ. N’ime ya ka a ga-ebibi ike ya nke na-ebu ya isi.+ Ígwé ojii ga-ekpuchi ya,+ a ga-adọrọkwa obodo nta ya niile n’agha.+
44 Nke a bụ okwu ruru Jeremaya ntị maka ndị Juu niile bi n’ala Ijipt,+ bụ́ ndị bi na Migdọl+ na Tapanhis+ na Nọf+ nakwa n’ala Patrọs,+ sị:
18 Ụbọchị ga-agba ọchịchịrị na Tihafnihis,+ mgbe m ga-agbaji osisi yok Ijipt+ n’ebe ahụ. N’ime ya ka a ga-ebibi ike ya nke na-ebu ya isi.+ Ígwé ojii ga-ekpuchi ya,+ a ga-adọrọkwa obodo nta ya niile n’agha.+