1 Samuel 2:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Nke a ga-abụkwara gị ihe ịrịba ama nke ga-abịakwasị ụmụ gị abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas:+ N’otu ụbọchị ka ha abụọ ga-anwụ.+ 1 Samuel 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ ga-erukwa na mgbe ihe ịrịba ama+ ndị a mezuuru gị, mee ihe i nwere ike ime,+ n’ihi na ezi Chineke nọnyeere gị.+ 2 Ndị Eze 20:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Aịzaya wee zaa, sị: “Nke a ga-abụrụ gị ihe ịrịba ama+ si n’aka Jehova na Jehova ga-eme ihe ahụ o kwuru: Onyinyo ọ̀ ga-aga ihu nzọụkwụ iri n’elu ebe e si arịgo n’ụlọ, ka ọ̀ ga-aga azụ nzọụkwụ iri?”
34 Nke a ga-abụkwara gị ihe ịrịba ama nke ga-abịakwasị ụmụ gị abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas:+ N’otu ụbọchị ka ha abụọ ga-anwụ.+
7 Ọ ga-erukwa na mgbe ihe ịrịba ama+ ndị a mezuuru gị, mee ihe i nwere ike ime,+ n’ihi na ezi Chineke nọnyeere gị.+
9 Aịzaya wee zaa, sị: “Nke a ga-abụrụ gị ihe ịrịba ama+ si n’aka Jehova na Jehova ga-eme ihe ahụ o kwuru: Onyinyo ọ̀ ga-aga ihu nzọụkwụ iri n’elu ebe e si arịgo n’ụlọ, ka ọ̀ ga-aga azụ nzọụkwụ iri?”