Jeremaya 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Lee, enyefewo m mba dị iche iche na alaeze dị iche iche n’aka gị,+ ka i wee na-efopụ ma na-akwada, na-ebibi ma na-etida,+ na-ewu ihe ma na-akụ mkpụrụ.”+ Jeremaya 25:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel gwara m: “Nara m iko mmanya a nke ọnụma m, meekwa ka mba niile m ga-eziga gị ṅụọ ya.+
10 Lee, enyefewo m mba dị iche iche na alaeze dị iche iche n’aka gị,+ ka i wee na-efopụ ma na-akwada, na-ebibi ma na-etida,+ na-ewu ihe ma na-akụ mkpụrụ.”+
15 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel gwara m: “Nara m iko mmanya a nke ọnụma m, meekwa ka mba niile m ga-eziga gị ṅụọ ya.+