Jeremaya 44:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Nke a bụ okwu ruru Jeremaya ntị maka ndị Juu niile bi n’ala Ijipt,+ bụ́ ndị bi na Migdọl+ na Tapanhis+ na Nọf+ nakwa n’ala Patrọs,+ sị: Ezikiel 29:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ya mere, lee, m na-emegide gị, na-emegidekwa ọwa mmiri niile nke Naịl gị,+ m ga-emekwa ka ala Ijipt bụrụ ebe a lara n’iyi, ebe kpọrọ nkụ, ebe tọgbọrọ n’efu,+ malite na Migdọl+ ruo Sayini,+ ruokwa n’ókè ya na Itiopia. Ezikiel 30:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ndị na-akwado Ijipt ga-ada, ike ya nke na-ebu ya isi ga-adakwa.’+ “‘A ga-eji mma agha gbuo ha n’ime ya, malite na Migdọl+ ruo na Sayini,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.
44 Nke a bụ okwu ruru Jeremaya ntị maka ndị Juu niile bi n’ala Ijipt,+ bụ́ ndị bi na Migdọl+ na Tapanhis+ na Nọf+ nakwa n’ala Patrọs,+ sị:
10 Ya mere, lee, m na-emegide gị, na-emegidekwa ọwa mmiri niile nke Naịl gị,+ m ga-emekwa ka ala Ijipt bụrụ ebe a lara n’iyi, ebe kpọrọ nkụ, ebe tọgbọrọ n’efu,+ malite na Migdọl+ ruo Sayini,+ ruokwa n’ókè ya na Itiopia.
6 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ndị na-akwado Ijipt ga-ada, ike ya nke na-ebu ya isi ga-adakwa.’+ “‘A ga-eji mma agha gbuo ha n’ime ya, malite na Migdọl+ ruo na Sayini,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.