Ndị Hibru 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ma unu echefuchawo ndụmọdụ ahụ nke na-agwa unu okwu dị ka ụmụ, sị:+ “Nwa m, eledala ịdọ aka ná ntị nke si n’aka Jehova anya, adakwala mbà mgbe ọ na-abara gị mba;+ Mkpughe 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “‘Ndị niile m hụrụ n’anya nke ukwuu ka m na-abara mba, na-adọkwa aka ná ntị.+ Ya mere, na-anụ ọkụ n’obi, chegharịakwa.+
5 ma unu echefuchawo ndụmọdụ ahụ nke na-agwa unu okwu dị ka ụmụ, sị:+ “Nwa m, eledala ịdọ aka ná ntị nke si n’aka Jehova anya, adakwala mbà mgbe ọ na-abara gị mba;+
19 “‘Ndị niile m hụrụ n’anya nke ukwuu ka m na-abara mba, na-adọkwa aka ná ntị.+ Ya mere, na-anụ ọkụ n’obi, chegharịakwa.+