Ọnụ Ọgụgụ 21:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ahụhụ ga-adịrị gị, Moab! Unu ga-ala n’iyi, unu ndị Kimọsh!+Ọ ga-eme ka ụmụ ya ndị ikom bụrụ ndị gbara ọsọ, meekwa ka eze ndị Amọraịt, bụ́ Saịhọn, dọrọ ụmụ ya ndị inyom n’agha. Aịzaya 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha kere ákwà iru uju+ n’úkwù nọrọ n’okporo ámá ndị dị n’ime ya. Onye ọ bụla nke nọ n’ime ya na-eti mkpu ákwá n’elu ụlọ+ ndị dị n’ime ya nakwa n’ámá obodo ya, kwara ákwá na-agbada.+
29 Ahụhụ ga-adịrị gị, Moab! Unu ga-ala n’iyi, unu ndị Kimọsh!+Ọ ga-eme ka ụmụ ya ndị ikom bụrụ ndị gbara ọsọ, meekwa ka eze ndị Amọraịt, bụ́ Saịhọn, dọrọ ụmụ ya ndị inyom n’agha.
3 Ha kere ákwà iru uju+ n’úkwù nọrọ n’okporo ámá ndị dị n’ime ya. Onye ọ bụla nke nọ n’ime ya na-eti mkpu ákwá n’elu ụlọ+ ndị dị n’ime ya nakwa n’ámá obodo ya, kwara ákwá na-agbada.+