Ọnụ Ọgụgụ 32:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 na Nibo+ na Bel-mion+—a gbanwere aha ha agbanwe—tinyere Sibma; ha wee gụọ obodo ndị ahụ ha wuru aha ha. Joshụa 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Heshbọn+ na obodo+ ya niile ndị dị n’ala dị larịị, Daịbọn+ na Bemọt-bel+ na Bet-bel-mion,+ Ezikiel 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ya mere, lee, m ga-emeghe mkpọda ugwu nke obodo Moab niile, bụ́ obodo niile dị nso n’ókè nke ala ya, ihe e ji chọọ ala ahụ mma, bụ́ Bet-jeshimọt,+ Bel-mion,+ ruo ọbụna Kiriateyim,+
38 na Nibo+ na Bel-mion+—a gbanwere aha ha agbanwe—tinyere Sibma; ha wee gụọ obodo ndị ahụ ha wuru aha ha.
9 ya mere, lee, m ga-emeghe mkpọda ugwu nke obodo Moab niile, bụ́ obodo niile dị nso n’ókè nke ala ya, ihe e ji chọọ ala ahụ mma, bụ́ Bet-jeshimọt,+ Bel-mion,+ ruo ọbụna Kiriateyim,+