Jeremaya 49:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “‘Ma, e mesịa, m ga-akpọkọta ụmụ Amọn a dọọrọ n’agha,’+ ka Jehova kwuru.” Jeremaya 49:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 “Ọ ga-erukwa n’oge ikpeazụ+ na m ga-akpọkọta ndị Ilam a dọọrọ n’agha,”+ ka Jehova kwuru.