Jeremaya 21:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “‘Lee, m na-emegide gị, gị nwaanyị bi na ndagwurugwu,+ gị oké nkume nke dị n’ala dị larịị,’ ka Jehova kwuru. ‘Ma unu onwe unu ndị na-asị: “Ònye ga-arịdata imegide anyị? Ònye ga-abatakwa n’ebe anyị bi?”+
13 “‘Lee, m na-emegide gị, gị nwaanyị bi na ndagwurugwu,+ gị oké nkume nke dị n’ala dị larịị,’ ka Jehova kwuru. ‘Ma unu onwe unu ndị na-asị: “Ònye ga-arịdata imegide anyị? Ònye ga-abatakwa n’ebe anyị bi?”+