6 Eze na ndị ikom ya wee gaa Jeruselem ibuso ndị Jibọs+ bi n’ala ahụ agha, ha wee malite ịsị Devid: “Ị gaghị abata ebe a, kama ndị ìsì na ndị ngwọrọ ga-achụghachi gị azụ,”+ n’ihi na ha chere, sị: “Devid agaghị abata ebe a.”
4 Gịnị mere i ji jiri ndagwurugwu gị dị iche iche, bụ́ ndagwurugwu gị mmiri na-asọ, na-etu ọnụ,+ gị ada na-ekwesịghị ntụkwasị obi, gị onye tụkwasịrị akụ̀ ya obi,+ na-asị, “Ònye ga-abịa n’ebe m nọ?”’”+