Jeremaya 51:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 “Lee nnọọ ka e si weghara Shishak,+ leekwa ka e si weghara Otuto ụwa dum!+ Lee ka Babịlọn si ghọọ naanị ihe ijuanya n’etiti mba niile!+
41 “Lee nnọọ ka e si weghara Shishak,+ leekwa ka e si weghara Otuto ụwa dum!+ Lee ka Babịlọn si ghọọ naanị ihe ijuanya n’etiti mba niile!+