Aịzaya 13:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Babịlọn, nke bụ́ ihe e ji chọọ alaeze niile mma,+ ịma mma na nganga nke ndị Kaldia,+ ga-adị ka mgbe Chineke kwaturu Sọdọm na Gọmọra.+ Aịzaya 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 na ị ga-amalite ikwu okwu ịkwa emo a megide eze Babịlọn, sị: “Lee ka onye na-amanye ndị ọzọ ịrụ ọrụ si kwụsị ịmanye ha, lee ka mmegbu sikwa kwụsị!+ Jeremaya 49:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Olee ihe mere na a gbahapụbeghị obodo nke a na-aja mma, bụ́ obodo na-enwe aṅụrị?+ Daniel 4:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Eze wee sị:+ “Nke a ọ́ bụghị Babịlọn Ukwu ahụ, nke mụ onwe m ji nnukwu ike m wuo+ ka ọ bụrụ ebe obibi eze nakwa iji mee ka ebube m dị ukwuu?”+
19 Babịlọn, nke bụ́ ihe e ji chọọ alaeze niile mma,+ ịma mma na nganga nke ndị Kaldia,+ ga-adị ka mgbe Chineke kwaturu Sọdọm na Gọmọra.+
4 na ị ga-amalite ikwu okwu ịkwa emo a megide eze Babịlọn, sị: “Lee ka onye na-amanye ndị ọzọ ịrụ ọrụ si kwụsị ịmanye ha, lee ka mmegbu sikwa kwụsị!+
30 Eze wee sị:+ “Nke a ọ́ bụghị Babịlọn Ukwu ahụ, nke mụ onwe m ji nnukwu ike m wuo+ ka ọ bụrụ ebe obibi eze nakwa iji mee ka ebube m dị ukwuu?”+